Chase N Dough

Chase N Dough
mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
aha enyereChase Dezie
aha ezinụlọ yaDough Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya22 Ọktoba 1991 Dezie
Ebe ọmụmụChicago Dezie
ọrụ ọ na-arụonye na-emeputa ihe ndeko, onye na-ede ihe, omebe ihe nkiri Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2011 Dezie
ụdịegwu hip hop Dezie

.

Tyrone Ollie Jr'., (amụrụ n'ubochí iri abụọ na abụọ n'ọnwa Ọktoba n'afọ 1991), onye a maara dịka Chase N Dough (nke a na-akpọkarị ChaseNDough), bụ onye na-emepụta ihe ndekọ America, onye na-ede egwu na onye na-emepụta ihe osise si Chicago, Illinois. O mepụtara egwu n'ihe banyere ndị egwu dịka King Louie, Sasha Go Hard, Tink, Spenzo, Nick Cannon, RondoNumbaNine, Dreezy, Lil Durk, Fredo Santana, Young Chop, OTF NuNu, Eldorado Red, LEP Bogus Boys, Sir Michael Rocks, Big Pooh, Chella H, Rockie Fresh Treasur' na ụfọdụ ndị ọzọ. A maara ya n'ihe banyere Drill Music scene na Chicago.


Developed by StudentB